Nwada Igbo
Ngalaba a bụ maka ihe ọmụmụ dị iche iche gbasara asụsụ na omenaala Igbo.
08/03/2026
Onye Bụ Nwaanyị?
Nwaanyị bụ mmadụ nwaanyị, nwaagbọghọ maọbụ nwaanyị tozuru etozu.
Nwaanyị nwere ike ịbụ nwunyedi, nne, nwanne nwaanyị maọbụ onye a na-alụ alụ.
N'omenaala Igbo, a na-ahụta nwaanyị dịka onye na-ewu ewu, onye na-eweta udo, onye nwere ike ịmụta nwa.
Ụmụ nwaanyị na-arụkwa ọrụ dị mkpa n'ezinaụlọ nakwa ọha obodo isi nri, ịlekọta ndị mmadụ, ikwado di ya, inye aka n'ịzụlite ezinaụlọ na ọha mmadụ, ịbụ ndị a na-asọpụrụ, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ịchụ nta ego na ndị ọzọ.
Taa, eledakwala nwaanyị ọbụla anya maka na nwaanyị bụ ife.
Obi Ụtọ Ụbọchị Ụmụ Nwaanyị Mba Ụwa.
゚viralシ
https://www.facebook.com/share/p/1FVpnj6Y64/
28/02/2026
Omenaala Akwamozu N'ala Igbo
https://www.facebook.com/share/1Knwm7yKPX/
゚viralシ
01/02/2026
Happy New Month of February! May each day of this month be a testimony of God’s love and mercy for you. May He fulfil your heart’s desires and keep you safe. As the sun rises on this new beginning, may God’s blessings shine upon you. May He grant you strength, wisdom, and success in all your endeavours. May He nurture your dreams and give you the courage to face any challenge, amen.
Omenaala Iru Mgbede N'ala Igbo https://www.facebook.com/share/16h9qngiDS/
☝️☝️☝️click on the link and follow my page.
Please watch and repost
Añụrị Ekeresimesi
https://www.facebook.com/share/16h9qngiDS/
☝️☝️☝️click on the link and follow Nwada Igbo on her page
On this new chapter of my life, I am thankful for every experience that has shaped me into the person I am today.
Dear Lord, please guide me with your wisdom. Grant me the strength to face challenges with courage and the serenity to embrace every moment with gratefulness, Amen.
Happy birthday to my humble self.
MKPỤRỤOKWU IGBO NWERE OTU NSUPE MANA NGHỌTA HA DỊ ICHE ICHE.
1. Ákwá = Cry
Ákwà = Cloth
Àkwà = Bed
Àkwá = Egg
2. Éké = Python
Ékè = Gizzard
Èké = Native market day/ To tie
3. Úkwú = Big
Úkwù = Waist
Ùkwù = Bunch
4. Ìdé = Pillar
Ídè = Flood
Ídē = To write
5. Óké = Male
Ókè = Boundary
Òkè = Share
Òké = Rat
6. Ènyí = Rise
Ényì = Friend
Ènyì = Disease
Ényí = Elephant
7. Ézē = Tooth
Ézè = King
8. Áfọ́ = Belly
Áfọ̀ = Year
Àfọ̀ = Native market day
Àfọ́ = To remain
9. Ísí = Head
Ísì = Smell
Ìsì = Blind
Ísī = To cook
10. Ájā = Sand
Àjà = Sacrifice
Àjá = To praise, wdg.
Gbaa mbọ na-esonyere anyị n'ihe ọmụmụ asụsụ na omenaala IGBO kwa izuụka ọbụla.
Maka ajụjụ, kpọọ akara ekwentị a: 07035007806
Click here to claim your Sponsored Listing.
Location
Category
Contact the school
Telephone
Website
Address
Onitsha